Kindly Read Phyno – Anthem Ndi Eze (lyrics)
Ude nwa
Nzube nwa Ichito nwa Oloye nwa M tuba nwa Fasikwa atalanta Obigi adikwa nma Fa ji propagandaMmiri ozuzo go go go
Anyi na ebikwe elele do do do Ka ima nke a ima nke ozo Make money akpogi Senior man Elon musk Shut down nme nme ozoOlisa emeka imazi ife na eme
Asim gi akona mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Anom ofuma onwelo ife na eme Asim gi agwana mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Kene chukwu okike Nya bu afia na ele Asim gi akona mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Anom oriri onwelo ife na eme Asim gi agwana mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu oImana Ohawakwa
Obidogo kwa O payitewe O rigorogo Ohawakwa Omebego kwa Ofebego kwa Fa na ba go ife eme be go kwaE dey play e dey show
Imana adim ocha We Dey work we Dey ball Imana ikara aka Anytime we show Obulu ogu na mgba Nwa akwokwa na azu na omakwa nu Na akpi na agba Mmiri ozuzo go go go Anyi na ebikwe elele do do do Ka ima nke a ima nke ozo Make money akpogi Senior man Elon musk Shut down nme nme ozoOlisa emeka imazi ife na eme
Asim gi akona mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Anom ofuma onwelo ife na eme Asim gi agwana mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Kene chukwu okike Nya bu afia na ele Asim gi akona mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu o Asim gi akona mmadu Anom oriri onwelo ife na eme Asim gi agwana mmadu Okwa nu onye ji ego na ekwu oImana Ohawakwa
Obidogo kwa O payitewe O rigorogo Ohawakwa Omebego kwa Ofebego kwa Fa na ba go ife eme be go kwa.What Do You Think About This Lyrics?
Kindly Drop your Comment at the comment section.
+ There are no comments
Add yours